Ọpupu 29:34 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ihe afọdu site n'anu nke nmeju-aka ahu, ma-ọbu site n'achicha, rue ututu, i gēsure kwa ihe fọduru n'ọku: agaghi-eri ya, n'ihi na nsọ ka ọ di.

Ọpupu 29

Ọpupu 29:30-38