Ọpupu 29:24 Bible Nso (IGBOB)

i gātukwasi ha nile n'ọbu-aka abua nke Eron, na n'ọbu-aka nke umu-ya ndikom, fé kwa ha ka ha buru àjà-ofufé n'iru Jehova.

Ọpupu 29

Ọpupu 29:17-33