Ọpupu 28:41 Bible Nso (IGBOB)

I gēyi-kwasi ha n'aru Eron, bú nwa-nne-gi, na n'aru umu-ya ndikom tiyere ya; i gēte kwa ha manu, meju aka-ha, do ha nsọ, ka ha we burum ndi-nchu-àjà.

Ọpupu 28

Ọpupu 28:40-43