Ọpupu 28:21 Bible Nso (IGBOB)

Nkume ahu gādi ka aha umu Israel si di, iri na abua, dika aha-ha si di; dika eb͕ub͕u nb͕a-aka-akàrà, onye ọ bula dika aha-ya si di, ha gādiri ebo iri na abua ahu.

Ọpupu 28

Ọpupu 28:20-25