Ọpupu 28:12 Bible Nso (IGBOB)

I gētiye kwa nkume abua ahu n'elu ubu ephod, iburu umu Israel nkume ncheta: Eron gēbu kwa aha-ha n'iru Jehova n'elu ubu-ya abua, ibu ihe-ncheta.

Ọpupu 28

Ọpupu 28:11-13