Ọpupu 27:3 Bible Nso (IGBOB)

I gēme kwa ite-ya nile inara ntu-ya, na osekè-ya nile, na ọkwa-nwusa-ya nile, na ndudu-ya nile, na ihe-igu-ọku-ya nile: ọbuná ihe-ya nile ka i geji ọla me.

Ọpupu 27

Ọpupu 27:2-9