Ọpupu 27:12 Bible Nso (IGBOB)

Obo-sara ogige ahu n'akuku Ọdida-anyanwu gēnwe kwa ákwà-ngechi nke ọgu cubit abua na iri: ide-ha gādi iri, ukwu-ha iri kwa.

Ọpupu 27

Ọpupu 27:2-19