Ọpupu 26:7 Bible Nso (IGBOB)

I gēme kwa ákwà-nkwuba aji ewu, ibu ulo-ikwū n'elu ebe-obibi ahu: ákwà-nkwuba iri na otù ka i gēme ha.

Ọpupu 26

Ọpupu 26:5-12