Ọpupu 26:29 Bible Nso (IGBOB)

I gāmachita kwa ibo nile ọla-edo, were kwa ọla-edo me nb͕a-aka-ha, ka ha buru ọnọdu itiye nkpọrọ ahu: i gāmachita kwa nkpọrọ nile ọla-edo.

Ọpupu 26

Ọpupu 26:25-35