Ọpupu 25:29 Bible Nso (IGBOB)

I gēme kwa afere-ya nile, na ngaji-ya nile, na iko-ya nile, na ọkwa-ya nile, nke eji awusi àjà-ihe-ọṅuṅu: ọla-edo anāgwaghi agwa ka i gēwere me ha.

Ọpupu 25

Ọpupu 25:21-32