Ọpupu 25:13-15 Bible Nso (IGBOB)

13. I gēme kwa nkpa-n'aka osisi acacia, machita ha ọla-edo.

14. I gēme kwa ka nkpa-n'aka ahu ba na nb͕a-aka ahu n'elu akuku ib͕e ahu, iwere ha nēbu ib͕e ahu.

15. Nime nb͕a-aka nke ib͕e ahu ka nkpa-n'aka ahu ganādi: agaghi-ewepu ha nime ya.

Ọpupu 25