Ọpupu 25:12 Bible Nso (IGBOB)

I gāwu-kwa-ra ya nb͕a-aka ọla-edo anọ, tiye ha n'ukwu anọ ya; bú nb͕a-aka abua n'otù akuku-ya, na nb͕a-aka abua n'akuku-ya ọzọ.

Ọpupu 25

Ọpupu 25:4-17