Ọpupu 25:10 Bible Nso (IGBOB)

Ha gēme kwa ib͕e osisi acacia: cubit abua na nkera ka ogologo-ya gādi, otù cubit na nkera ka obosara-ya gādi, otù cubit na nkera ka idi-elu-ya gādi.

Ọpupu 25

Ọpupu 25:6-16