Ọpupu 24:8 Bible Nso (IGBOB)

Moses we were ọbara ahu, wusa ya n'aru ndi Israel, si, Le, ọbara nke ọb͕ub͕a-ndu ahu, nke Jehova b͕aworo n'ebe unu nọ bayere okwu ndia nile.

Ọpupu 24

Ọpupu 24:4-16