Ọpupu 24:4 Bible Nso (IGBOB)

Moses we de okwu Jehova nile n'akwukwọ, o bilie n'isi-ututu, wu ebe-ichu-àjà n'okpuru ugwu ahu, ya na ogidi iri na abua, dika ebo iri na abua nke Israel si di.

Ọpupu 24

Ọpupu 24:1-10