Ọpupu 24:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma Ọ setipughi aka-Ya megide ndi ahu arọputara n'etiti umu Israel: ha we hu Chineke anya, rie ihe, ṅu kwa ihe-ọṅuṅu.

Ọpupu 24

Ọpupu 24:9-15