Ọpupu 22:21 Bible Nso (IGBOB)

Gi emela ọbìa ihe-ike, emeb͕u-kwa-la ya: n'ihi na ndi-ọbìa ka unu buri n'ala Ijipt.

Ọpupu 22

Ọpupu 22:18-25