Ọpupu 22:17 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na nna-ya ajusi ike iwere ya nye ya, ọ gākwu ego dika ego ọlulu umu-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke si di.

Ọpupu 22

Ọpupu 22:11-23