Ọpupu 22:11 Bible Nso (IGBOB)

Iyi nke Jehova gādi n'etiti ha abua, imara ma o setipughi aka-ya n'aru ihe ibe-ya jetara n'ozi; onye-nwe anumanu ahu gānara ya, ọ gaghi-akwughachi kwa.

Ọpupu 22

Ọpupu 22:9-13