Ọpupu 21:35 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ehi onye ọ bula gēmeru ehi nke madu-ibe-ya aru, ọ we nwua; ha gēre kwa ehi di ndu, kè ego-ya: ọzọ kwa, nke nwuru anwu ka ha gēkè.

Ọpupu 21

Ọpupu 21:32-36