Ọpupu 21:26 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e onye ọ bula gēti anya orù-ya nwoke, ma-ọbu anya orù-ya nwayi, ihe, we bibie ya; o gēzipu kwa ya ka ọ nwere onwe-ya n'ihi anya-ya.

Ọpupu 21

Ọpupu 21:21-36