Ọpupu 21:18 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ndikom nēse okwu, ma otù nime ha ewere nkume ma-ọbu iwere ọkpọ ti ibe-ya, ma ọ nwughi, ma o dina n'ihe-ndina ọria:

Ọpupu 21

Ọpupu 21:12-19