Ọpupu 21:16 Bible Nso (IGBOB)

Onye nēzu madu n'ori re ya, ma-ọbu na asi na ahu ya n'aka-ya, aghaghi ime ka ọ nwua.

Ọpupu 21

Ọpupu 21:7-25