Ọpupu 20:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ebe-ichu-àjà nke nkume ka i gēmerem, ewerela nkume awara awa wu ya: n'ihi na asi na i mewo ka ihe-ọlu-gi ga n'elu ya, i we me ka ọ ghara idi nsọ.

Ọpupu 20

Ọpupu 20:16-26