Ọpupu 20:18 Bible Nso (IGBOB)

Ndi Israel nile we nāhu éb͕è-elu-igwe nile, na ire-ọku nile, na olu opì-ike ahu, na ugwu ahu ka ọ nākwu anwurù: mb͕e ndi ahu huru ya ha we ṅaghari, guzo n'ebe di anya.

Ọpupu 20

Ọpupu 20:16-24