Ọpupu 20:12 Bible Nso (IGBOB)

Sọpuru nna-gi na nne-gi: ka ubọchi-gi we di anya n'elu ala ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi.

Ọpupu 20

Ọpupu 20:2-22