Ọpupu 20:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Chineke we kwue okwu ndia nile, si,

2. Mu onwem bu Jehova Chineke-gi, Onye mere ka i si n'ala Ijipt, n'ulo ndi-orù, puta.

3. Gi enwela Chi ọzọ tiyerem.

Ọpupu 20