Ọpupu 2:9 Bible Nso (IGBOB)

Nwa-nwayi Fero we si ya, Kuru nwa nka la, nyerem ya ara, mu onwem gēnye kwa gi ugwọ-ọlu-gi. Nwayi ahu we kuru nwa ahu, nye ya ara.

Ọpupu 2

Ọpupu 2:1-14