Ọpupu 2:13 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we pua n'ubọchi nke-abua, ma, le, ndikom Hibru abua nālu ọ̀gù: ọ we si onye ahu nke ikpe mara, N'ìhi gini ka i nētib͕u nwanne gi?

Ọpupu 2

Ọpupu 2:10-17