Ọpupu 2:11 Bible Nso (IGBOB)

O rue na mb͕e ahu, mb͕e Moses toputaworo, na ọ pukuru umu-nne-ya, ihu ihe ngbu ha anya: o we hu nwoke Ijipt ka o nētib͕u nwoke Hibru, otù nime umu-nne-ya.

Ọpupu 2

Ọpupu 2:1-20