Ọpupu 19:22 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ kwa, ndi-nchu-àjà, ndi nābiakute Jehova nso, ka ha do onwe-ha nsọ, ka Jehova we ghara itiwakuru ha.

Ọpupu 19

Ọpupu 19:18-25