Ọpupu 19:18 Bible Nso (IGBOB)

Ugwu Sainai nile nākwu anwurù, n'ihi na Jehova ridakwasiri ya n'ọku: anwurù-ya we kwugo dika anwurù nke oké ọku, ugwu ahu nile we ma jijiji nke-uku.

Ọpupu 19

Ọpupu 19:14-22