Ọpupu 19:12 Bible Nso (IGBOB)

I gākpara ndim ókè buruburu, si, Lezienu onwe-unu anya, ka unu ghara irigo n'ugwu a, ma ọbu imetu nsọtu-ya aka: onye ọ bula nke nēmetu ugwu a aka, aghaghi ime ka ọ nwua:

Ọpupu 19

Ọpupu 19:5-18