Ọpupu 18:4 Bible Nso (IGBOB)

aha nke ibe-ya bu kwa Elieza; n'ihi na ọ siri, Chineke nke nnam bu iye-akam, Ọ we naputam na mma-agha Fero:

Ọpupu 18

Ọpupu 18:1-5