Ọpupu 18:23 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na ihe a ka i gēme, ọ buru kwa na Chineke enye gi iwu, i gēnwe kwa ike iguzo; ọzọ kwa, ndi nka nile gābà kwa n'ọnọdu-ha n'udo.

Ọpupu 18

Ọpupu 18:18-27