Ọpupu 18:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jetro, bú onye-nchu-àjà Midian, nna nwunye Moses, nuru ihe nile Chineke mere Moses na Israel ndi-Ya, na Jehova mere ka Israel si n'Ijipt puta.

Ọpupu 18

Ọpupu 18:1-6