Ọpupu 17:14 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Moses, De nka n'akwukwọ, ka ọ buru ihe-ncheta, me kwa ka ọ ba na nti Joshua: n'ihi na M'gēhichapusi ncheta Amalek n'okpuru elu-igwe.

Ọpupu 17

Ọpupu 17:12-15