Ọpupu 16:31 Bible Nso (IGBOB)

Ulo Israel we kpọ aha-ya Manna: ihe ahu di ka nkpuru coriander, ọ di ọcha; idetu ya ire ọ di ka achicha wafer eji manu-aṅu me.

Ọpupu 16

Ọpupu 16:21-36