Ọpupu 16:15 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel we hu ya, sirita onwe-ha, Gini ka ọ bu? n'ihi na ha amaghi ihe ọ bu. Moses si ha, Nke ahu bu nri nke Jehova nyeworo unu ka unu rie.

Ọpupu 16

Ọpupu 16:12-19