Ọpupu 15:7 Bible Nso (IGBOB)

N'idi-ọtutu nke nbili-elu-Gi ka I nākwada ndi nēbili megide Gi:I nēzipu iwe-Gi di ọku, o richapu ha dika ahihia-ọka.

Ọpupu 15

Ọpupu 15:2-13