Ọpupu 14:28 Bible Nso (IGBOB)

Miri ahu we lata, kpuchie ub͕ọ-ala nile, na ndi-inyinya, bú usu-ndi-agha nile nke Fero, ndi nēso ha n'azu ba nime oké osimiri; ọ dighi ma ọ buná otù onye fọduru nime ha.

Ọpupu 14

Ọpupu 14:19-30