Ọpupu 14:23 Bible Nso (IGBOB)

Ndi Ijipt we nāchu ha, so ha ba n'etiti oké osimiri, bú inyinya Fero nile, na ub͕ọ-ala-ya, na ndi-inyinya-ya.

Ọpupu 14

Ọpupu 14:17-29