Ọpupu 13:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we gwa Moses okwu, si,

2. Dorom nwa ọ bula eburu uzọ mu nsọ, bú nwa meghere àkpà-nwa ọ bula n'etiti umu Israel, ma n'etiti madu ma n'etiti anumanu: nkem ka ọ bu.

Ọpupu 13