Ọpupu 12:7 Bible Nso (IGBOB)

Ha gēwere ufọdu nime ọbara-ya, tiyekwasi ya n'awara-uzọ abua na n'ọfiere-uzọ n'ulo nile nke ha gēri ya nime ha.

Ọpupu 12

Ọpupu 12:2-12