Ọpupu 12:50-51 Bible Nso (IGBOB)

50. Umu Israel nile we me ya; dika Jehova nyere Moses na Eron iwu, otú a ka ha mere.

51. O rue, n'otù ubọchi ahu, na Jehova mere ka umu Israel si n'ala Ijipt puta n'usu nile nke ndi-agha-ha.

Ọpupu 12