Ọpupu 12:46 Bible Nso (IGBOB)

N'otù ulo ka agēri ya; i gaghi-esi n'ulo wepu ihe ọ bula n'anu-aru-ya n'èzí; ọ dighi kwa ọkpukpu unu gētiji nime ya.

Ọpupu 12

Ọpupu 12:36-51