Ọpupu 12:25 Bible Nso (IGBOB)

O gēru kwa, mb͕e unu gābà n'ala ahu nke Jehova gēnye unu, dika O kwuworo, na unu gēdebe òfùfè a.

Ọpupu 12

Ọpupu 12:15-26