Ọpupu 10:2 Bible Nso (IGBOB)

ka i we kọ kwa na nti nwa-gi na nwa nwa-gi akukọ bayere emò M'kwara ndi Ijipt, na ihe-iriba-ama nile nke M'tiyere n'etiti ha; ka unu we mara na Mu onwem bu Jehova.

Ọpupu 10

Ọpupu 10:1-9