Ọpupu 1:22 Bible Nso (IGBOB)

Fero we nye ndi-ya nile iwu, si, Nwa-nwoke ọ bula amuru, n'osimiri Nail ka unu gētufu ya, ma unu gēdebe nwa-nwayi ọ bula ndu.

Ọpupu 1

Ọpupu 1:14-22