Ọpupu 1:19 Bible Nso (IGBOB)

Ndinyom nēle ime we si Fero, N'ihi na ndinyom Hibru adighi ka ndinyom Ijipt; n'ihi na ndi nwere ndu ka ha bu, ha nāmu kwa nwa tutu ndinyom nke nēle ime abiakute ha.

Ọpupu 1

Ọpupu 1:15-22